Monday, May 29, 2017

K'anyi waa Oji

Oji

K'anyi waa Oji

Source: Aka Ikenga

Ibe-anyi Oji abianu - by Kevin Ndubuisi Anaruagu

Egbe belu Ugo belu.......
Nnekwu okpa ga adi,
Obele okpa ga adi,
Udo adiro na uwa taa, mana nke fodulu nu ka ga ezulu onye obula. Chukwu ga
emezuru anyi nine nkpa anyi di n'iche n'iche.
Ana m ayo Chukwu ka O gozie Oji a m' ji n'aka gozikwa nke gi bu onye na agu
edemede a ji n'aka ka ozua anyi aru na mkpurobi, n'ihi JESU CHRISTI onye nwe
anyi.

No comments:

Post a Comment

In Memory Of The Over 4 Million Innocent Biafran Men, Women, And Children Massacred

By Okoro Ukata The preservation of everything historic, pertaining to the Igbo people of Biafra land is an important part of the Ig...